2. Ihe Emere 22:8 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e Jihu nēme ulo Ehab ihe ekpere n'ikpe, na ọ huru ndi-isi Juda, na umu-ndikom nke umu-nne Ehazaia, ndi nējere Ehazaia ozi, o we b͕ue ha.

2. Ihe Emere 22

2. Ihe Emere 22:6-12