2. Ihe Emere 21:3 Bible Nso (IGBOB)

Nna-ha we nye ha ọtutu onyinye, nke ọla-ọcha, na nke ọla-edo, na nke ihe di oké ọnu-ahia, ha na obodo ewusiri ike nime Juda: ma ala-eze ka o nyere Jehoram, n'ihi na onye ahu bu ọkpara.

2. Ihe Emere 21

2. Ihe Emere 21:1-11