2. Ihe Emere 21:20 Bible Nso (IGBOB)

Orú arọ na iri na abua ka ọ b͕ara mb͕e ọ malitere ibu eze, o we buru eze na Jerusalem arọ asatọ: o we la buru onye anāchọsighi ike ka ọ di ndu; ha we lìe ya n'obodo Devid, ma ọ bughi n'ílì ndi-eze.

2. Ihe Emere 21

2. Ihe Emere 21:14-20