2. Ihe Emere 2:3 Bible Nso (IGBOB)

Solomon we zigara Huram, bú eze Taia, ozi, si, Otú i mere Devid nnam, we zitere ya osisi cedar iwuru ya ulo ibi nime ya, me-kwa-ram otú a.

2. Ihe Emere 2

2. Ihe Emere 2:1-8