2. Ihe Emere 2:17 Bible Nso (IGBOB)

Solomon we gua ndikom nile, bú ndi-ọbìa, ndi nọ n'ala Israel, mb͕e ọgugu ahu gasiri, bú nke Devid nna-ya guru ha; ewe hu na ha di orú nnù ndikom uzọ iri-na-iteghete na nnù anọ.

2. Ihe Emere 2

2. Ihe Emere 2:11-18