2. Ihe Emere 2:11 Bible Nso (IGBOB)

Huram, bú eze Taia, we were odide-akwukwọ, nke o zitere Solomon, si, N'ihi na Jehova huru ndi-Ya n'anya, n'ihi ya ka O mere gi eze-ha.

2. Ihe Emere 2

2. Ihe Emere 2:5-17