2. Ihe Emere 19:7 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a ka oké egwu Jehova dikwasi unu; lezienu anya, me ya: n'ihi na ọ dighi ajọ omume, ma-ọbu ihu-madu-iru-ọma, ma-ọbu inara-ihe-iri-ngo, di nime Jehova, bú Chineke-ayi.

2. Ihe Emere 19

2. Ihe Emere 19:1-11