2. Ihe Emere 18:19 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si. Ònye gārafu Ehab, bú eze Israel, ka o we rigo, da na Remot-gilead? Otù onye nke nēkwu okwu we si otú a, onye ọzọ nke nēkwu okwu si kwa otú a.

2. Ihe Emere 18

2. Ihe Emere 18:11-24