2. Ihe Emere 16:6 Bible Nso (IGBOB)

Ma Esa, bú eze, chiri Juda nile; ha we bupu nkume nile nke Rema, na osisi-ya nile, nke Beasha ji wu ya; o we were ha wue Geba na Mizpa'

2. Ihe Emere 16

2. Ihe Emere 16:1-10