2. Ihe Emere 12:11 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e ọ bula eze nābà n'ulo Jehova, na ndi-ọb͕a-ọsọ biara we būru ha, bughachi kwa ha n'ime-ulo ndi-ọb͕a-ọsọ.

2. Ihe Emere 12

2. Ihe Emere 12:8-16