2. Ihe Emere 11:4 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Jehova siri, Unu arigola, unu ebuso-kwa-la umu-nne-unu agha: laghachinu, nwoke ọ bula n'ulo-ya; n'ihi na n'ebe M'nọ ka ihe a siteworo. Ha we nu okwu Jehova, si n'ije imegide Jeroboam laghachi.

2. Ihe Emere 11

2. Ihe Emere 11:1-7