2. Ihe Emere 11:16 Bible Nso (IGBOB)

Site n'ebo nile nke Israel ndi nēnye obi-ha ichọ Jehova, bú Chineke Israel, so-kwa-ra ha bia na Jerusalem ichuru Jehova, bú Chineke nke ndi bu nna-ha, àjà.

2. Ihe Emere 11

2. Ihe Emere 11:9-23