1. Timọti 6:13 Bible Nso (IGBOB)

Anamenye gi iwu n'iru Chineke, Onye nēme ka ihe nile di ndu, ya na n'iru Kraist Jisus, Onye b͕ara àmà nkwuputa ọma ahu n'iru Pọntiọs Pailat;

1. Timọti 6

1. Timọti 6:5-21