1. Timọti 6:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma gi onwe-gi, onye nke Chineke, nāb͕anari ihe ndia; ma nāb͕aso ezi omume, nsọpuru-Chineke, okwukwe, ihu-n'anya, ntachi-obi, idi-nwayọ.

1. Timọti 6

1. Timọti 6:2-20