1. Timọti 5:14 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere anamezube ka umu-ab͕ọghọ ndi di-ha nwuru luru di, mu kwa umu, nāchi kwa èzí-na-ulo-ha, ghara kwa inye onye nēmegide ayi ihe o gēji kwutọ:

1. Timọti 5

1. Timọti 5:13-15