1. Timọti 3:11 Bible Nso (IGBOB)

Otú ahu ndinyom aghaghi ibu ndi kwesiri nsọpuru, ndi nādighi-ebo madu ebubo ugha, ndi nwere anya-udo, ndi kwesiri ntukwasi-obi n'ihe nile.

1. Timọti 3

1. Timọti 3:9-12