1. Samuel 29:5 Bible Nso (IGBOB)

Nkà abughi Devid, onye ha zaritara onwe-ha ihe bayere ya n'ite-egwú si,Sọl etib͕uwo ndi-iro-ya, nnù ndikom abua na ọgu iri, nnù ndikom abua na ọgu iri,Devid kwa ndi-iro-ya, orú nnù ndikom na nnù ise, orú nnù ndikom na nnù ise?

1. Samuel 29

1. Samuel 29:4-11