1. Samuel 20:33 Bible Nso (IGBOB)

Sọl we tua ya ube-ya itub͕u ya: Jonatan we mara na nna-ya zubesiri ihe ahu ike, bú ime ka Devid nwua.

1. Samuel 20

1. Samuel 20:31-39