1. Samuel 2:10 Bible Nso (IGBOB)

Agētipia ndi nāchọ Jehova okwu;Ọ gāmakwasi ha éb͕è-elu-igwe n'elu-igwe:Jehova gēkpe nsọtu nile nke uwa ikpe;Ọ gēnye kwa eze-Ya ike,Me kwa mpi onye-Ya etere manu ka ọ di elu.

1. Samuel 2

1. Samuel 2:4-15