1. Samuel 18:7 Bible Nso (IGBOB)

Ndinyom we zarita onwe-ha, bú ndi nēgwuri egwú, si,Sọl etib͕uwo ndi-iro-ya, nnù ndikom abua na ọgu iri, nnù ndikom abua na ọgu iri,Devid kwa ndi-iro-ya, orú nnù ndikom na nnù ise, orú nnù ndikom na nnù ise.

1. Samuel 18

1. Samuel 18:6-17