1. Samuel 17:6 Bible Nso (IGBOB)

Ihe-ọla eji kpuchi ukwu di kwa n'ukwu-ya abua, nkpunkpu ube ọla di kwa n'etiti ubu-ya abua.

1. Samuel 17

1. Samuel 17:1-16