1. Pita 1:24-25 Bible Nso (IGBOB)

24. N'ihi na,Anu-aru nile di ka ahihia,Ebube-ya nile di kwa ka uzari ahihia.Ahihia akpọnwuwo, uzari-ya adapuwo kwa:

25. Ma okwu Onye-nwe-ayi nādigide rue mb͕e ebighi-ebi.Nka bu kwa okwu nke ozi ọma ahu ezisara unu.

1. Pita 1