1. Pita 1:13 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka kenu ihe-ọkiké a n'úkwù nke uche-unu, nwe-kwa-nu anya-udo, lezu-kwa-nu anya okè n'amara nke anēwetara unu nime nkpughe nke Jisus Kraist;

1. Pita 1

1. Pita 1:11-19