1. Ndi Tesalọnaika 5:7 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ndi nāraru ura nāraru ura n'abali; ndi nāṅubiga kwa manya ókè nāṅubiga n'abali.

1. Ndi Tesalọnaika 5

1. Ndi Tesalọnaika 5:6-9