1. Ndi Tesalọnaika 5:3 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha nāsi, Udo na ntukwasi-obi di, mb͕e ahu na mberede ka nbili nābiakwasi ha, dika ime nēme nwanyi nke di ime; ha agaghi-ab͕anari kwa ya ma-ọli.

1. Ndi Tesalọnaika 5

1. Ndi Tesalọnaika 5:2-8