1. Ndi Tesalọnaika 5:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma ayi nēkpere unu, umu-nna-ayi, ka unu mata ndi nādọb͕u onwe-ha n'ọlu n'etiti unu, ndi bu kwa ndi-isi-unu nime Onye-nwe-ayi, ndi nādu kwa unu ọdú;

1. Ndi Tesalọnaika 5

1. Ndi Tesalọnaika 5:10-16