1. Ndi Tesalọnaika 4:17 Bible Nso (IGBOB)

mb͕e ahu ayi onwe-ayi, bú ndi nọ na ndu, ndi anārapu, ayi na ha ka agēwelikọ n'igwe-oji, izute Onye-nwe-ayi nime mbara-elu-igwe: otú a ka ayi na Onye-nwe-ayi gānọ kwa mb͕e nile.

1. Ndi Tesalọnaika 4

1. Ndi Tesalọnaika 4:15-18