1. Ndi Tesalọnaika 3:4 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na n'ezie, mb͕e ayi nọ n'etiti unu, ayi buru uzọ nāgwa unu na agaje ikpab͕u ayi; ọbuná dika o mere, dika unu matakwara.

1. Ndi Tesalọnaika 3

1. Ndi Tesalọnaika 3:1-13