1. Ndi Tesalọnaika 3:2 Bible Nso (IGBOB)

ayi we ziga Timọti, nwa-nna-ayi na onye nējere Chineke ozi n'ozi ọma nke Kraist, ka o we me ka unu guzosie ike, ka o we kasi kwa unu obi n'ihi okwukwe-unu;

1. Ndi Tesalọnaika 3

1. Ndi Tesalọnaika 3:1-4