1. Ndi Tesalọnaika 3:13 Bible Nso (IGBOB)

ka O we me ka obi-unu guzosie ike nādighi ita uta n'idi-nsọ n'iru Chineke-ayi, bú Nna-ayi, n'ọbibia nke Onye-nwe-ayi Jisus, Ya na ndi nsọ Ya nile.

1. Ndi Tesalọnaika 3

1. Ndi Tesalọnaika 3:9-13