1. Ndi Tesalọnaika 2:11 Bible Nso (IGBOB)

ọbuná dika unu matara otú ayi mere madu nile ọ bula nime unu, dika nna si emere umu nke aka ya, nāriọ unu, nākasi kwa unu obi, nāgwasi kwa unu okwu ike,

1. Ndi Tesalọnaika 2

1. Ndi Tesalọnaika 2:1-17