1. Ndi Tesalọnaika 2:1 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na unu onwe-unu matara, umu-nna-ayi, nbata ayi batara n'ebe unu nọ, na ahuwo na ọ bughi ihe-efu:

1. Ndi Tesalọnaika 2

1. Ndi Tesalọnaika 2:1-8