1. Ndi Kọrint 9:2 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na abughm onye-ozi n'ebe ndi ọzọ nọ, ma otú ọ di, abum onye-ozi n'ebe unu nọ: n'ihi na akàrà nke ọlu onye-ozi nkem ka unu onwe-unu bu nime Onye-nwe-ayi.

1. Ndi Kọrint 9

1. Ndi Kọrint 9:1-5