1. Ndi Kọrint 8:6 Bible Nso (IGBOB)

ma n'ebe ayi nọ otù Chineke di, bú Nna, Onye ihe nile sitere na Ya, Onye ayi onwe-ayi di-kwa-ra Ya; otù Onye-nwe-ayi di kwa, bú Jisus Kraist, Onye ihe nile sitere n'aka-Ya, ayi onwe-ayi site-kwa-ra n'aka-Ya.

1. Ndi Kọrint 8

1. Ndi Kọrint 8:4-12