1. Ndi Kọrint 8:2-4 Bible Nso (IGBOB)

2. Ọ buru na onye ọ bula nēchè na ya mara ihe ọ bula, ọ kāmaghi dika ọ nāghaghi ima;

3. ma ọ buru na onye ọ bula nāhu Chineke n'anya, onye ahu ka Chineke mara.

4. Ya mere okwu bayere iri ihe achuru n'àjà nye arusi, ayi matara na ọ dighi arusi ọ bula bu ihe n'uwa, ayi mata-kwa-ra na ọ dighi Chineke ọzọ ma-ọbughi otù.

1. Ndi Kọrint 8