1. Ndi Kọrint 7:35 Bible Nso (IGBOB)

Ma nka ka m'nēkwu ka ọ bara unu onwe-unu urù; ọ bughi ka m'fekwasi ihe-ntuhi n'aru-unu, kama ka eme ihe kwesiri, ya na ka unu we nọdu n'iru Onye-nwe-ayi ghara inwe uche-nb͕asasi.

1. Ndi Kọrint 7

1. Ndi Kọrint 7:25-40