1. Ndi Kọrint 7:31 Bible Nso (IGBOB)

ka ndi nēji uwa me ihe we di ka ha ejibigaghi ya ókè: n'ihi na uwa nka ka esi ahu ya anya nāgabiga agabiga.

1. Ndi Kọrint 7

1. Ndi Kọrint 7:29-40