1. Ndi Kọrint 7:28 Bible Nso (IGBOB)

Ma asi kwa na ọ bu ezie na i luru nwunye, i mehieghi; asi kwa na nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke lakuru di, o mehieghi. Otú ọ di, ndi di otú a gēnwe nkpab͕u n'anu-aru-ha: ma mu onwem nēmere unu ebere.

1. Ndi Kọrint 7

1. Ndi Kọrint 7:26-32