1. Ndi Kọrint 7:25 Bible Nso (IGBOB)

Ma enweghi m ihe Onye-nwe-ayi nyere n'iwu bayere umu-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke: ma enyem ìzùm, dika onye Onye-nwe-ayi meworo ebere ka m'buru onye kwesiri ntukwasi-obi.

1. Ndi Kọrint 7

1. Ndi Kọrint 7:15-32