1. Ndi Kọrint 7:17 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu nání, dika Onye-nwe-ayi kèworo nye onye ọ bula, dika Chineke kpọworo onye ọ bula, ya jegharia otú a. Otú a ka m'nāka kwa àkà nime nzukọ Kraist nile.

1. Ndi Kọrint 7

1. Ndi Kọrint 7:9-18