1. Ndi Kọrint 7:10 Bible Nso (IGBOB)

Ma enyem ndi nọ n'ọnọdu di na nwunye iwu, ọ bughi mu onwem, kama ọ bu Onye-nwe-ayi, Ka nwunye ghara ikewapu onwe-ya n'aru di-ya

1. Ndi Kọrint 7

1. Ndi Kọrint 7:2-14