1. Ndi Kọrint 6:11 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka ufọdu n'etiti unu di-kwa-ri: ma unu sachara onwe-unu, ma edoro unu nsọ, ma aguru unu na ndi ezi omume n'aha Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, ya na nime Mọ nke Chineke-ayi.

1. Ndi Kọrint 6

1. Ndi Kọrint 6:3-13