1. Ndi Kọrint 5:10 Bible Nso (IGBOB)

ọ bughi ndi nke uwa nka ndi nākwa iko ma-ọli, ma-ọbu ndi-anya-uku-ya na ndi nāpunara madu ihe, ma-ọbu ndi nēkpere arusi: ebe ọ gādi unu nkpà isi n'uwa pua ma asi na unu eme otú a:

1. Ndi Kọrint 5

1. Ndi Kọrint 5:8-13