1. Ndi Kọrint 4:12 Bible Nso (IGBOB)

ayi nādọb͕u kwa onwe-ayi n'ọlu, were aka-ayi nālu ọlu: mb͕e anēkwutọ ayi, ayi nāgọzi: mb͕e anēsob͕u ayi, ayi nānagide:

1. Ndi Kọrint 4

1. Ndi Kọrint 4:2-19