1. Ndi Kọrint 3:5 Bible Nso (IGBOB)

Gini kwa bu Apọlos? gini bu kwa Pọl? Ndi nēje ozi, ndi unu si n'aka-ha kwere; dika Onye-nwe-ayi nye-kwa-ra ha abua n'otù n'otù.

1. Ndi Kọrint 3

1. Ndi Kọrint 3:1-9