1. Ndi Kọrint 3:13 Bible Nso (IGBOB)

agēme ka ọlu nke madu nile n'otù n'otù puta ìhè: n'ihi na ubọchi ahu gēgosi ya, n'ihi na agaje ikpughe ya n'ọku; ọku onwe-ya gānwa kwa ọlu madu nile n'otù n'otù, aha ọlu ọ bu.

1. Ndi Kọrint 3

1. Ndi Kọrint 3:10-20