1. Ndi Kọrint 16:21-24 Bible Nso (IGBOB)

21. Ekele nke mu Pọl, nke m'ji aka nkem de.

22. Ọ buru na onye ọ bula adighi-ahu Onye-nwe-ayi n'anya, ka ọ buru anathema. Onye-nwe-ayi nābia.

23. Ka amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist diyere unu.

24. Ihu-n'anya nkem diyere unu nile nime Kraist Jisus. Amen.

1. Ndi Kọrint 16