1. Ndi Kọrint 15:6 Bible Nso (IGBOB)

emesia O mere ka ndi kari nnù madu na ọgu ise n'etiti umu-nna-ayi hu Ya anya n'otù mb͕e, ndi ka n'ọnu-ọgugu n'etiti ndi ahu nānọgide rue ub͕u a, ma ufọdu adawo n'ura ọnwu;

1. Ndi Kọrint 15

1. Ndi Kọrint 15:4-14