1. Ndi Kọrint 15:54 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ọ bula aru a nke puru ire uré gēyikwasiwori ereghi-uré, mb͕e aru a nke puru inwu anwu gēyikwasiwori anwughi-anwu kwa, mb͕e ahu okwu ahu edeworo n'akwukwọ nsọ gēme, bú, Eloro ọnwu rue nmeri.

1. Ndi Kọrint 15

1. Ndi Kọrint 15:50-58