1. Ndi Kọrint 15:45 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka edewo-kwa-ra ya n'akwukwọ, si, Madu mbu, bú Adam, ghọrọ nkpuru-obi di ndu. Adam ikpe-azu ghọrọ mọ nke nēnye ndu.

1. Ndi Kọrint 15

1. Ndi Kọrint 15:35-46